Peeji Mbụ na nke Ndị Bipụtara Akwụkwọ A
Chineke Ọ̀ Na-eche Banyere Anyị n’Ezie?
Ya bụrụ otú ahụ, gịnị mere o ji kwere ka ahụhụ dịrị?
Ọ̀ dị mgbe ọ ga-akwụsị?
Nke e biri n’afọ 2006
A naghị ere akwụkwọ a ere. O so n’ọrụ ịkụzi Baịbụl a na-arụ n’ụwa dum nke e ji onyinye afọ ofufo akwado.
Ọ gwụlakwa ma e gosịrị nsụgharị ọzọ, nhota Bible nile e mere sitere na Union Igbo Bible. N’ebe e dere NW ka ọ na-eso nhota okwu, ọ na-egosi na e mere nsụgharị ahụ site ná Mbipụta Ọhụrụ nke 1984 nke New World Translation of the Holy Scriptures, n’asụsụ Bekee