Peeji Mbụ na nke Ndị Bipụtara Akwụkwọ A
Ihe Ọmụma nke Na-eduba ná Ndụ Ebighị Ebi
Akwụkwọ a so n’ọrụ ịkụzi Baịbụl a na-arụ n’ụwa dum nke e ji onyinye afọ ofufo akwado.
Ọ gwụlakwa ma e gosiri nsụgharị ọzọ. Nhota Akwụkwọ Nsọ nile e mere n’akwụkwọ a sitere na Bible Nsọ nke Union Version. Na-asụpe okwu nile n’ụdị e ji eme ihe n’oge a. N’ebe e dere NW ka ọ na-eso nhota okwu, ọ na-egosi na nsụgharị ahụ sitere na New World Translation of the Holy Scriptures—With References nke dị n’asụsụ Bekee, mbipụta nke 1984.
Ebe E Si Nwetagasịa Foto
Peji nke 20, Gburugburu: Bibelmuseum, Münster
Peji nke 100, Agụụ Ngụgbu: Mark Peters/Sipa Press; Onye Soja: Bill Gentile/Sipa Press; Ụgbọ Elu E Ji Eje Agha: Foto USAF
Peji nke 101, Mmetọ: Foto WHO nke P. Almasy Sere; Ndị Na-ebi n’Okporo Ámá: Alexandre Tokitaka/Sipa Press