Peeji Mbụ na nke Ndị Bipụtara Akwụkwọ A
Isi Ihe Na-akpata Obi Ụtọ Ezinụlọ
© 1996
WATCH TOWER BIBLE AND TRACT SOCIETY OF PENNSYLVANIA
NDỊ BIPỤTARA YA
WATCHTOWER BIBLE AND TRACT SOCIETY OF NEW YORK, INC. Brooklyn, New York, U.S.A.
Nke E Biri na 2012
A naghị ere akwụkwọ a ere. o so n’ọrụ ịkụzi Baịbụl a na-arụ n’ụwa dum bụ́ nke e ji onyinye si ndị mmadụ n’obi akwado.
Ọ gwụkwala ma è gosiri nsụgharị ọzọ, amaokwu Baịbụl ndị e dere n’akwụkwọ a sitere na Bible Nsọ nke Union Version. ma, e dere okwu niile otú e si ede igbo n’oge a. n’ebe e dere NW n’akụkụ amaokwu ọ bụla, ọ pụtara na o si na New World Translation of the Holy Scriptures—With References, nke dị n’asụsụ Bekee