Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • rq ihe ọmụmụ 15 p. 30
  • Inyere Ndị Ọzọ Aka Ime Uche Chineke

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Inyere Ndị Ọzọ Aka Ime Uche Chineke
  • Gịnị Ka Chineke Na-achọ n’Aka Anyị?
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Olee Otú Ị Ga-esi Na-ekwusa Ozi Ọma?
    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi—Ihe Ga-enyere Gị Aka Ịmụ Baịbụl
  • Ndị Na-eto Eto Ndị Nwere Obi Ụtọ n’Ozi Jehova
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1990
  • “Na-ezisa Ozi Ọma nke Ezi Ihe”
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2005
  • Olee Otú E Si Na-ekwusa Ozi Ọma?
    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi—Ihe Ga-enyere Gị Aka Ịmụ Baịbụl
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Gịnị Ka Chineke Na-achọ n’Aka Anyị?
rq ihe ọmụmụ 15 p. 30

Ihe Ọmụmụ nke 15

Inyere Ndị Ọzọ Aka Ime Uche Chineke

N’ihi gịnị ka ị ga-eji gwa ndị ọzọ banyere ihe ndị ị na-amụta? (1)

Olee ndị ka ị pụrụ isoro kerịta ozi ọma ahụ? (2)

Mmetụta dị aṅaa ka àgwà gị pụrụ inwe n’ahụ ndị ọzọ? (2)

Olee mgbe ị pụrụ isoro ọgbakọ mee nkwusa? (3)

1. Ka ọ dị ugbu a, ị mụtawo ọtụtụ ihe dị mma site na Bible. Ihe ọmụma a kwesịrị iduga na gị ịzụlite ọdịdị nke ndị Kraịst. (Ndị Efesọs 4:22-24) Ihe ọmụma dị otú ahụ dị mkpa ka i wee nwee ike inweta ndụ agwụghị agwụ. (Jọn 17:3) Otú ọ dị, ọ dịkwa ndị ọzọ mkpa ịnụ ozi ọma ahụ ka e wee nwee ike ịzọpụtakwa ha. Ezi ndị Kraịst nile aghaghị ịgbara ndị ọzọ àmà. Ọ bụ iwu Chineke.—Ndị Rom 10:10; 1 Ndị Kọrint 9:16; 1 Timoti 4:16.

2. Ị pụrụ ịmalite site n’isoro ndị ọzọ nọ gị nso kerịta ezi ihe ndị ị na-amụta. Kọọrọ ha ndị ezinụlọ, ndị enyi, ụmụ akwụkwọ, na ndị ọrụ ibe gị. Na-enwe obi ebere na ndidi mgbe ị na-eme otú ahụ. (2 Timoti 2:24, 25) Cheta na ndị mmadụ na-elekarị àgwà mmadụ anya karịa ka ha na-ege ntị n’ihe ọ na-ekwu. Ya mere ezi àgwà gị pụrụ ịdọta ndị ọzọ ịṅa ntị n’ozi ị na-ezi ha.—Matiu 5:16; 1 Pita 3:1, 2, 16.

3. Ka oge na-aga, ị pụrụ iru eru ịmalite iso ọgbakọ Ndịàmà Jehova dị n’ógbè gị mee nkwusa. Nke a bụ nzọụkwụ dị mkpa n’ọganihu gị. (Matiu 24:14) Lee aha ọṅụ ọ ga-abụ ma ọ bụrụ na i nwere ike inyere onye ọzọ aka ịghọ ohu Jehova ma nweta ndụ agwụghị agwụ!—1 Ndị Tesalọnaịka 2:19, 20.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya