Peeji Mbụ na nke Ndị Bipụtara Akwụkwọ A
Gịnị Ka Chineke Na-achọ n’Aka Anyị?
Nke e biri n’afọ 2006
A na-ebipụta akwụkwọ a dị ka akụkụ nke ọrụ nkụzi Bible zuru ụwa ọnụ nke e ji onyinye afọ ofufe na-akwado
Ọ gwụlakwa ma e gosiri nsụgharị ọzọ, nhota Akwụkwọ Nsọ nile e mere na broshuọ a sitere na Bible Nsọ nke Union Version, na-asụpe okwu nile n’ụdị e ji eme ihe n’oge a. N’ebe e dere NW ka ọ na-eso nhota okwu, ọ na-egosi na nsụgharị ahụ sitere na New World Translation of the Holy Scriptures—With References nke dị n’asụsụ Bekee.