Azụ Akwụkwọ
ỤBỌCHỊ JEHOVA . . . bụ isiokwu pụtara ugboro ugboro n’akwụkwọ iri na abụọ ikpeazụ nke Akwụkwọ Nsọ Hibru. Ọtụtụ mmadụ amachaghị banyere akwụkwọ amụma ndị ahụ, ma ị ga-ahụ n’ime ha ihe ndị ị pụrụ itinye n’ọrụ ná ndụ ị na-adị kwa ụbọchị. Ị̀ ma otú ị ga-esi mee nke ahụ? Olee otú akwụkwọ ndị a ga-esi nyere gị aka ịkwadebe maka oké ụbọchị Jehova?