Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • yp2 p. 193
  • Onye M Ga-eṅomi—Hezekaya

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Onye M Ga-eṅomi—Hezekaya
  • Ajụjụ Ndị Na-eto Eto Na-ajụ—Azịza Ndị Na-adị Irè, Nke 2
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ọ Kwanyeere Anyị Ùgwù Site n’Inye Anyị Ikike Ikpebiri Onwe Anyị Ihe Anyị Ga-eme
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2010
  • ‘Ọ Rapaara Jehova n’Ahụ́’
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2012
  • Chineke Enyere Eze Hezekaya Aka
    Akwụkwọ M nke Akụkọ Bible
  • E Nye Ụgwọ Ọrụ Maka Okwukwe nke Otu Eze
    Amụma Aịsaịa—Ìhè nke Dịịrị Ihe Nile A Kpọrọ Mmadụ I
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ajụjụ Ndị Na-eto Eto Na-ajụ—Azịza Ndị Na-adị Irè, Nke 2
yp2 p. 193

Onye M Ga-eṅomi—Hezekaya

Hezekaya nwere mkpebi dị oké mkpa ọ ga-eme ná ndụ ya. Ọ ghọrọ eze Juda mgbe ọ dị afọ iri abụọ na ise. Olee ụdị eze ọ ga-abụ? Ọ̀ ga-eme ihe ọjọọ nna ya bụ́ Eze Ehaz mere? Ruo mgbe Ehaz nwụrụ, ọ hapụrụ ife Chineke ma jụ ichegharị. O bu ikpere arụsị n’isi, kpọọkwa ọ dịkarịa ala otu n’ime ụmụnne Hezekaya ọkụ n’ebe a na-achụrụ arụsị àjà. (2 Ihe E Mere 28:1-4) Otú ọ dị, Hezekaya ekweghị ka omume ihu abụọ papa ya mee ka ife Jehova gwụ ya ike, ma ọ bụkwanụ mee ka o chee na ya ga-emerịrị ihe ọjọọ papa ya mere. Kama nke ahụ, Hezekaya ‘rapaara Jehova n’ahụ́.’—2 Ndị Eze 18:6.

Papa gị ma ọ bụ mama gị ọ̀ na-eji ofufe Jehova eme ihe ọchị? Ọ̀ na-akpọ mmadụ iyi, ka è nwere omume ọjọọ riri ya ahụ́? Ya bụrụ otú ahụ, ọ bụghị iwu na ị ga-eme ihe ahụ ọ na-eme! Hezekaya biri ezi ndụ n’agbanyeghị ihe nlereanya ọjọọ ọ hụrụ n’ezinụlọ ha. N’eziokwu, ọ ghọrọ ezigbo eze, nke mere na “mgbe ọ nwụsịrị, ọ dịghị onye dị ka ya n’ime ndị eze niile nke Juda.” (2 Ndị Eze 18:5) Dị ka Hezekaya, ị ga-emeli ka ihe dịrị gị mma ná ndụ n’agbanyeghị nsogbu dị n’ezinụlọ unu. Olee otú ị ga-esi eme ya? ‘Rapagidesie ike n’ahụ́ Jehova.’

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya