Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • sn abụ 128
  • Ọnọdụ Ụwa A Na-agbanwe Agbanwe

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ọnọdụ Ụwa A Na-agbanwe Agbanwe
  • Bụkuo Jehova Abụ
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Alaeze Chineke Na-achị—Ya Bịawa
    Jiri Ọṅụ Bụkuo Jehova Abụ
  • Chineke Kwere Nkwa Ndụ Ebighị Ebi
    Bụkuo Jehova Abụ
  • Jehova Kwere Anyị Nkwa Ndụ Ebighị Ebi
    Jiri Ọṅụ Bụkuo Jehova Abụ
  • Na-achọpụta Ihe Ndị Ka Mkpa
    Jiri Ọṅụ Bụkuo Jehova Abụ
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Bụkuo Jehova Abụ
sn abụ 128

Abụ nke 128

Ọnọdụ Ụwa A Na-agbanwe Agbanwe

Nke E Biri Ebi

(1 Ndị Kọrịnt 7:⁠31)

1. Jaa nyer’anyị Ọkpara ya

K’ọ zọpụt’anyị n’aka ọnwụ,

K’anyị nweekwa olil’anya.

Onyinye ahụ pụr’iche.

(KORỌS)

Ọnọd’ụwa nke a

n’agbanwe ugbu a,

Chineke n’eme ndokwa

Ịgọzi el’igwe n’ụwa.

2. Ụw’anyị bi nọ ná nsogbu.

Ike agwụla ụw’ọjọ’a.

A’yị n’eto ọchịchị Chineke;

A mụọla Al’eze ya.

(KORỌS)

Ọnọd’ụwa nke a

n’agbanwe ugbu a,

Chineke n’eme ndokwa

Ịgọzi el’igwe n’ụwa.

(Gụọkwa Ọma 115:​15, 16; Rom 5:​15-⁠17; 7:25; Mkpu. 12:⁠5.)

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya