Ebreham (Ebram) nwụrụ n’afọ 1843 T.O.N.K.
Boaz lụrụ Rut n’ihe dị ka 1400 T.O.N.K. (obere oge e bidoro inwe ndị ikpe)
A mụrụ Hana obere oge tupu afọ 1200 T.O.N.K.
A mụrụ Samuel obere oge afọ 1200 T.O.N.K. gafere
Devid lụrụ Abigel obere oge afọ 1100 T.O.N.K. gafere
Ịlaịja buwere amụma mgbe afọ 940 T.O.N.K. gafere ma kwụsị tupu afọ 905 T.O.N.K.
Jona buwere amụma n’ihe dị ka afọ 844 T.O.N.K.
Esta gbachiteere ndị Juu n’afọ 475 T.O.N.K.
Josef lụrụ Meri n’afọ 2 T.O.N.K.
Meri mụrụ Jizọs n’afọ 2 T.O.N.K.
Ihe Baịbụl kọrọ gbasara Mata mere n’afọ 29-33 O.N.K.
Pita ghọrọ onyeozi Jizọs n’afọ 31 O.N.K.