ABỤ NKE 69
Ka Anyị Na-ekwusa Ozi Ọma Alaeze
Nke E Biri Ebi
1. K’anyị n’ekwusa oziA-l’eze
K’ụwa niile wee nụ ya.
Ka ha sor’anyị fee Jehova.
Anyị hụrụ ha n’anya.
K’anyị jir’ọṅụ n’ekwusa ya.
Ozi Jehova kacham-ma.
K’anyị kwusaa ya n’atụgh’egwu.
Anyị ga n’eto Jehova.
(UKWE)
K’anyị n’aga n’ebe niile n’ụwa
n’ekwus’oziọ-ma.
K’anyị n’efe Jehova Chineke
ruom-gb’ebigh’ebi.
2. Ndị niile so n’atụr’ọzọ
Nan-dị g’eso Jizọs chịa,
Man-dị n’etoe-to man-dịa-gadi,
Nọsir’ike n’eziokwu.
Anyị n’agbalị k’ụwa niile
Mụta eziokwu Chineke.
Anyị jio-b’ike n’ekwusa ya.
Anyị ga n’eso Jehova.
(UKWE)
K’anyị n’aga n’ebe niile n’ụwa
n’ekwus’oziọ-ma.
K’anyị n’efe Jehova Chineke
ruom-gb’ebigh’ebi.
(Gụọkwa Ọma 23:4; Ọrụ 4:29, 31; 1 Pita 2:21.)