Peeji Mbụ na nke Ndị Bipụtara Akwụkwọ A
Inyocha Akwụkwọ Nsọ Kwa Ụbọchị—2019
Isiokwu afọ “Elegharịla anya n’ụjọ, n’ihi na abụ m Chineke gị.”—Aịzaya 41:10.
A naghị ere akwụkwọ a ere. O so n’ihe e ji arụ ọrụ ịkụziri ndị mmadụ Baịbụl n’ụwa dum. E jikwa onyinye si ndị mmadụ n’obi akwado ọrụ a.
Ị chọọ inye onyinye, biko gaa na www.jw.org/ig.
Ọ gwụkwala ma è dere aha Baịbụl ọzọ, amaokwu Baịbụl ndị e dere n’akwụkwọ a si na Baịbụl e ji asụsụ Igbo a na-ede n’oge a dee, ya bụ, Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ.
E Bipụtara Ya n’Ọnwa Julaị 2018
Igbo (es19-IB)
© 2018
WATCH TOWER BIBLE AND TRACT SOCIETY OF PENNSYLVANIA