Peeji Mbụ na nke Ndị Bipụtara Akwụkwọ A
Inyocha Akwụkwọ Nsọ Kwa Ụbọchị—2020
Isiokwu Afọ “Ya mere, gaanụ mee . . . ndị na-eso ụzọ. Na-eme ha baptizim.”—Matiu 28:19.
A naghị ere akwụkwọ a ere. O so n’ihe e ji arụ ọrụ ịkụziri ndị mmadụ Baịbụl n’ụwa dum. E jikwa onyinye si ndị mmadụ n’obi akwado ọrụ a.
Ị chọọ inye onyinye, biko gaa na donate.jw.org.
Ọ gwụkwala ma è dere aha Baịbụl ọzọ, amaokwu Baịbụl ndị e dere n’akwụkwọ a si na Baịbụl e ji asụsụ Igbo a na-ede n’oge a dee, ya bụ, Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ.
E Bipụtara Ya n’Ọnwa Julaị 2019
Igbo (es20-IB)
© 2019
WATCH TOWER BIBLE AND TRACT SOCIETY OF PENNSYLVANIA