Peeji Mbụ na nke Ndị Bipụtara Akwụkwọ A
Inyocha Akwụkwọ Nsọ Kwa Ụbọchị—2023
Isiokwu Afọ “Okwu gị niile bụ eziokwu.”—Abụ Ọma 119:160.
A naghị ere akwụkwọ a ere. O so n’ihe e ji arụ ọrụ ịkụziri ndị mmadụ Baịbụl n’ụwa niile. E jikwa onyinye si ndị mmadụ n’obi akwado ọrụ a.
Ị chọọ inye onyinye, biko gaa na donate.jw.org
Ọ gwụkwala ma è dere aha Baịbụl ọzọ, amaokwu Baịbụl ndị e dere n’akwụkwọ a si na Baịbụl e ji asụsụ Igbo a na-ede n’oge a dee, ya bụ, Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ.
E Bipụtara Ya n’Ọnwa Julaị 2022
Igbo (es23-IB)
© 2022
WATCH TOWER BIBLE AND TRACT SOCIETY OF PENNSYLVANIA