Ngụkọta Ọnụ Ọgụgụ Niile E Nwere n’Afọ 2024
Alaka Ụlọ Ọrụ Ndịàmà Jehova: 84
Mba Ndị Nyere Akụkọ Ozi Ha: 240
Ọgbakọ Niile: 118,767
Ndị Bịara Ncheta Ọnwụ Jizọs n’Ụwa Niile: 21,119,442
Ndị Tara Achịcha n’Ụwa Niile: 23,212
Ọnụ Ọgụgụ Kacha Elu nke Ndị Nkwusaa: 9,043,460
Nkezi Ndị Kwusara Ozi Ọma Kwa Ọnwa: 8,828,124
Ihe O Ji Karịa nke 2023: 203,082
Ndị Niile E Mere Baptizimb: 296,267
Nkezi Ndị Ọsụ Ụzọc Kwa Ọnwa: 1,679,026
Nkezi Ndị Ọsụ Ụzọ Inyeaka Kwa Ọnwa: 867,502
Nkezi Ọmụmụ Baịbụld Kwa Ọnwa: 7,480,146
Afọ ije ozi 2024 malitere na Septemba 1, 2023, ruo n’Ọgọst 31, 2024.
a Onye nkwusa bụ onye na-ekwusa ozi ọma Alaeze Chineke. (Matiu 24:14) Ị chọọ ịmatakwu gbasara otú e si nweta ọnụ ọgụgụ a, gaa na jw.org/ig gụọ isiokwu bụ́ “Ndịàmà Jehova Ole Ka E Nwere n’Ụwa Niile?”
b Ị chọọ ịmatakwu ihe mmadụ ga-eme tupu e mee ya baptizim, ya abụrụ Onyeàmà Jehova, gaa na jw.org/ig gụọ isiokwu bụ́ “Gịnị Ka M Ga-eme Ka M Bụrụ Onyeàmà Jehova?”
c Onye ọsụ ụzọ bụ Onyeàmà Jehova e mere baptizim na-akpa àgwà ọma ma wepụta onwe ya iji awa ole a kapịrị ọnụ na-ekwusa ozi ọma kwa ọnwa.
d Ị chọọ ịmatakwu gbasara ya, gaa na jw.org/ig gụọ isiokwu bụ́ “Olee Otú Ndịàmà Jehova na Ndị Mmadụ Si Amụ Baịbụl?”