Peeji E Dere Aha Akwụkwọ A na Aha Ndị Bipụtara Ya
Inyocha Akwụkwọ Nsọ Kwa Ụbọchị—2025
Isiokwu Afọ “Toonụ aha Jehova dị ebube.”—Abụ Ọma 96:8.
A naghị ere akwụkwọ a ere. O so n’ihe e ji arụ ọrụ ịkụziri ndị mmadụ Baịbụl n’ụwa niile. E jikwa onyinye si ndị mmadụ n’obi akwado ọrụ a.
Ị chọọ inye onyinye, biko gaa na donate.jw.org.
Ọ gwụkwala ma è dere aha Baịbụl ọzọ, amaokwu Baịbụl ndị e dere n’akwụkwọ a si na Baịbụl e ji asụsụ Igbo a na-ede n’oge a dee, ya bụ, Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ.
E Bipụtara Ya n’Ọnwa Julaị 2024
Igbo (es25-IB)
2024
WATCH TOWER BIBLE AND TRACT SOCIETY OF PENNSYLVANIA