“Lee! Ana M Eme Ihe Nile Ka Ha Dị Ọhụrụ”
Ihe dị n’elu bụ nkwa sitere n’ọnụ Chineke, bụ́ nke e jiwooro mere isiokwu nke akwụkwọ nta na-akpali akpali. Gịnị ka nkwa ahụ pụtara nye anyị? Olee otú a ga-esi mezuo ya, ọ̀ bụkwa ole mgbe? Ị pụrụ ịchọpụta site n’ịgụ akwụkwọ a mara mma nke nwere 32 peji. Ọ bụrụ na ị chọrọ inweta otu, biko dejupụta mpempe akwụkwọ dị n’okpuru ma zite ya.
Aga m achọ ịnata akwụkwọ nta ahụ nwere 32 peji bụ́ “Lee! Ana M Eme Ihe Nile Ka Ha Dị Ọhụrụ.” (Biko degara adres dị n’okpuru ebe a akwụkwọ iji matakwuo ihe banyere nke a.)