Peeji nke Iri Atọ na Abụọ
◼ Mgbe ndị mmadụ na-ekpe ekpere ka Alaeze Chineke bịa, ọ̀ bụ gịnị ka ha na-arịọ?
◼ Olee otú i nwere ike isi mụta iche echiche tupu gị ekwuo okwu?
◼ Chineke ò kere ụmụ mmadụ site n’ime ka ha si n’ụmụ anụmanụ pụta?
◼ Ònye bụ Ịlaịja? Gịnị ka anyị nwere ike ịmụta n’aka ya taa?
◼ Olee otú anyị nwere ike isi jide n’aka na e deghị amụma ndị dị na Baịbụl mgbe ha mecharala eme?
◼ Olee ihe mere Jehova bụ́ Chineke ji bụrụ ezigbo Nna nke na-enweghị onye dị ka ya?
◼ Ndị na-agụ kpakpando hà wetaara Jizọs onyinye n’ezie n’abalị ahụ a mụrụ ya?