Peeji nke Iri Atọ na Abụọ
◼ Jizọs Ò Nwere Ụmụnne Ndị Ikom na Ụmụnne Ndị Inyom? Gụọ peeji nke 6.
◼ Ndị nwụrụ anwụ hà nwere ike imerụ ndị dị ndụ ahụ́? Gụọ peeji nke 11.
◼ Ụmụ mmadụ hà nwere ike ịzọpụta ụwa? Gụọ peeji nke 18.
◼ Gịnị mere Jizọs ji saa ụkwụ ndịozi ya? Gụọ peeji nke 19.
◼ Ànyị kwesịrị ịtụ anya na Chineke ga-aza ekpere niile? Gụọ peeji nke 30.