Peeji nke Iri Atọ na Abụọ
◼ Olee ihe ndị na-egosi na Jizọs dịrị ndụ n’ụwa? Gụọ peeji nke 7.
◼ Olee ihe mere o ji dị mkpa ka ị kwụsị inwe obi abụọ n’ihe banyere Chineke? Gụọ peeji nke 9.
◼ Olee otú i nwere ike isi kwadebe nwa gị dị afọ iri na ụma imeri nsogbu ndị ga-abịara ya mgbe ọ ghọrọ dimkpa? Gụọ peeji nke 10-12.
◼ Olee otú ndị mmụọ ọjọọ nwere ike isi mesie gị ike? Gụọ peeji nke 20.
◼ Chineke ọ̀ na-enye ndị mmadụ ikike iji ọrụ ebube agwọ ọrịa taa? Gụọ peeji nke 28.