Peeji nke Iri Atọ na Abụọ
◼ Okpukpe niile hà na-eduga n’ebe Chineke nọ? Gụọ peeji nke 3.
◼ Olee ihe Baịbụl na-akụzi banyere ịgba alụkwaghịm? Gụọ peeji nke 5.
◼ Okpukpe ò kwesịrị itinye aka na ndọrọ ndọrọ ọchịchị? Gụọ peeji nke 7-8.
◼ Olee otu n’ime ụzọ ndị di na nwunye nwere ike isi dozie esemokwu ego ha? Gụọ peeji nke 11-12.
◼ Ndị ọma niile hà ga-aga eluigwe? Gụọ peeji nke 22-23.
◼ Olee otú Ndịàmà Jehova si enweta ego ha ji arụ ọrụ ikwusa ozi ọma n’ụwa dum? Gụọ peeji nke 30.