Peeji nke Iri Atọ na Abụọ
◼ Ọ bụrụ na ị na-efe Chineke nke ọma, ọ̀ ga-eji akụnụba gozie gị? Gụọ peeji nke 4.
◼ Ọ̀ bụ ego na-eme ka mmadụ nwee ezi obi ụtọ? Gụọ peeji nke 9.
◼ Ò nwere nnọọ ihe o mere ma ì kweere ma ọ bụ na i kwereghị na Adam na Iv dịrị ndụ n’ụwa? Gụọ peeji nke 12.
◼ Mmadụ imegwara ihe ọjọọ e mere ya, ọ̀ dị mma ka ọ̀ dị njọ? Gịnị ka i chere? Gụọ peeji nke 20.
◼ Olee ihe i nwere ike ịtụ anya ịhụ n’ọdọ mmiri kacha ukwuu e nwere n’Etiti Kọntinent America? Gụọ peeji nke 25.