Peeji nke Iri Atọ na Abụọ
Olee ihe mere o ji dị mkpa ka anyị na-ekele ekele? GỤỌ PEEJI NKE 6.
Olee ihe i nwere ike ikwu iji kasie enyi gị ma ọ bụ onye ikwu gị na-eru uju obi? GỤỌ PEEJI NKE 9-11.
Ndị mmụọ ozi hà nwere mmasị n’ebe anyị nọ? GỤỌ PEEJI NKE 16.
Baịbụl ò buru amụma banyere nhiwe e hiwere Mba Izrel nke oge a? GỤỌ PEEJI NKE 27-29.
Jizọs ọ̀ chọrọ ka ndị na-eso ụzọ ya nwee okpukpe ha nọ na ya? GỤỌ PEEJI NKE 31.
[Ebe e si Nweta Foto dị na peeji nke 32]
Todd Bolen/Bible Places.com