Isiokwu Ndị Dị n’Akwụkwọ A
Febụwarị 1, 2011
Gịnị Na-eme Ka Di na Nwunye Ghara Itisa?
ISIOKWU NDỊ BIDORO ỤLỌ NCHE A
3 Gịnị Mere Ọtụtụ Di na Nwunye Ji Etisa?
4 Ihe Ga-akwụsị Mkpesa Ndị A Na-emekarị
• “Ohere anaghịzi adịrị mụ na di m ma ọ bụ nwunye m imekọ ihe”
• “Anaghịzi m enweta ihe m chọrọ n’alụmdi na nwunye a”
• “Di m ma ọ bụ nwunye m anaghị eme ihe ndị o kwesịrị ime”
• “Nwunye m anaghị erubere m isi”
• “Di m anaghị eme ka onyeisi ezinụlọ”
• “Àgwà ọjọọ di m ma ọ bụ nwunye m agwụla m ike”
ISIOKWU NDỊ NA-AGBAKARỊ N’ỤLỌ NCHE A
10 Baịbụl Na-agbanwe Ndụ Ndị Mmadụ
14 Bịaruo Chineke Nso —“Chineke M, Biko, Cheta M, Imere M Ihe Ọma”
15 Ị̀ Maara?
16 Mụta Ihe n’Okwu Chineke—Ònye Bụ Chineke?
18 Ihe Ndị Na-eme Ka E Nwee Obi Ụtọ n’Ezinụlọ —Kụziere Ụmụ Gị Omume Ọma
25 Kụziere Ụmụ Gị Ihe —Ndị Enyi Ya na Chineke Hụrụ Ya n’Anya
27 Ndị Na-agụ Akwụkwọ Anyị Na-ajụ, Sị . . .
ISIOKWU NDỊ ỌZỌ DỊ N’ỤLỌ NCHE A
21 Ì Jikerela Maka Ụbọchị Kacha Mkpa n’Afọ?