Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ A
Jenụwarị 1, 2012
© 2012 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania. Naanị anyị ka ikike ibipụtaghachi ya dị n’aka.
Gịnị Ka Anyị Nwere Ike Ịmụta n’Aka Ebreham?
ISIOKWU NDỊ BIDORO ỤLỌ NCHE A
9 Ebreham—Nwoke Dị Umeala n’Obi
10 Ebreham—Nwoke Hụrụ Ndị Ọzọ n’Anya
ISIOKWU NDỊ NA-AGBAKARỊ N’ỤLỌ NCHE A
16 Mụta Ihe n’Okwu Chineke—Baịbụl Ọ̀ Na-ekwu Ihe Ga-eme n’Ọdịnihu?
18 Bịaruo Chineke Nso—“Mụ Onwe M, Bụ́ Jehova Chineke Gị, Sekpụ Gị n’Aka Nri Gị”
19 Baịbụl Na-agbanwe Ndụ Ndị Mmadụ
22 Ị̀ Maara?
24 Ṅomie Okwukwe Ha—Nwaanyị Obi Kara, nke Na-achọghịkwa Naanị Ọdịmma Onwe Ya
30 Maka Ndị Na-eto Eto—Ekwela Ka Ndị Mmụọ Ọjọọ Ghọgbuo Gị!
ISIOKWU NDỊ ỌZỌ DỊ N’ỤLỌ NCHE A
12 Ha Ekweghị Ka Ókèala Kewaa Ha