Isiokwu Ndị Dị n’Akwụkwọ A
Ọgọst 1, 2012
© 2012 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania. Naanị anyị ka ikike ibipụtaghachi ya dị n’aka.
Ọrụ Ebube Ọ̀ Na-eme Eme n’Eziokwu?
ISIOKWU NDỊ BIDORO ỤLỌ NCHE A
3 Gịnị Mere O Ji Dị Mkpa Ka I Nwee Mmasị n’Ọrụ Ebube?
4 Ọ̀ Bụ Eziokwu na Ọrụ Ebube Na-eme Eme?—Ihe Atọ Ndị Mmadụ Na-ekwukarị
7 Ì Kwesịrị Ikwere na Ọrụ Ebube Ndị A Kọrọ na Baịbụl Mere Eme?
8 Ọrụ Ebube Ndị Chineke Ga-arụ n’Oge Na-adịghị Anya
ISIOKWU NDỊ NA-AGBAKARỊ N’ỤLỌ NCHE A
11 Baịbụl Na-agbanwe Ndụ Ndị Mmadụ
15 Ndị Na-agụ Akwụkwọ Anyị Na-ajụ, Sị . . . Ọ̀ Na-ewute Chineke na M Na-aṅụ Sịga?
16 Mụta Ihe n’Okwu Chineke—Olee Mgbe Jizọs Ghọrọ Eze?
26 Ị̀ Maara?
27 Bịaruo Chineke Nso—Jehova Kpọrọ Mmegbu Asị
ISIOKWU NDỊ ỌZỌ DỊ N’ỤLỌ NCHE A
18 Ihe Ndị Mere n’Oge Baịbụl—Onye Na-akụ Azụ̀
21 Ihe Onyeàmà Jehova na Onye Agbata Obi Ya Kparịtara—Ndị Ezi Omume Niile Hà Ga-aga Eluigwe?