Isiokwu Ndị Dị na Magazin A
Nke 1 2016
© 2016 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
OLEE IHE I CHERE?
Ụwa a ọ̀ ga-aka mma ma onye ọ bụla na-eme ihe a Baịbụl kwuru?
“Anyị na-achọ ka anyị na-eme ihe n’eziokwu n’ihe niile.”—Ndị Hibru 13:18.
Isiokwu Ụlọ Nche a kọwara otú anyị ga-esi na-akwụwa aka ọtọ n’ihe niile anyị na-eme ná ndụ.
ISIOKWU ỤLỌ NCHE A
Ịkwụwa Aka Ọtọ Ọ̀ Bara Uru?
Ọ̀ Ka Bara Uru Ịna-akwụwa Aka Ọtọ? 3
Ihe Akwụwaghị Aka Ọtọ Ga-akpatara Gị 4
Ihe Mere Ịkwụwa Aka Ọtọ Ji Aba Uru 6
ISIOKWU NDỊ ỌZỌ DỊ́ N’ỤLỌ NCHE A
Ị̀ Maara? 10
Ihe Anyị Ga-eme Ka Obi Na-eru Anyị Ala 11
GỤỌ ISIOKWU NDỊ ỌZỌ N’ỊNTANET
(Gaa n’ebe e dere IHE BAỊBỤL NA-AKỤZI pịa ebe e dere > AJỤJỤ NDỊ BAỊBỤL ZARA)