Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • wp16 nke 2 p. 1
  • Gịnị Mere Jizọs Ji Taa Ahụhụ ma Nwụọ?

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Gịnị Mere Jizọs Ji Taa Ahụhụ ma Nwụọ?
  • Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke Ọhaneze)—2016
Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke Ọhaneze)—2016
wp16 nke 2 p. 1
Ụlọ Nche, Nke 2 2016 | Gịnị Mere Jizọs Ji Nwụọ?

Gịnị Mere Jizọs Ji Taa Ahụhụ ma Nwụọ?

Nke 2 2016

NCHETA ỌNWỤ JIZỌS | WENEZDEE, MACH 23, 2016

© 2016 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania

MAGAZIN A bụ́ Ụlọ Nche na-enye Jehova Chineke, bụ́ Onye na-achị eluigwe na ụwa, otuto. Ozi ọma dị́ na ya na-akasi ndị mmadụ obi. Ozi ọma ahụ bụ na Alaeze Chineke, nke bụ́ ọchịchị dị́ n’eluigwe, ga-eme ka ajọ omume niile kwụsị n’oge na-adịghị anya, meekwa ka ụwa ghọọ paradaịs. Ọ na-agwa ndị mmadụ ka ha nwee okwukwe na Jizọs Kraịst, bụ́ onye nwụrụ ka anyị wee nweta ndụ ebighị ebi, onye bụ́kwa Eze na-achị ugbu a n’Alaeze Chineke. Ndịàmà Jehova na-ebipụta magazin a kemgbe afọ 1879. Ọ naghị etinye aka na ndọrọ ndọrọ ọchịchị. Ihe niile ọ na-ekwu si na Baịbụl.

A naghị ere akwụkwọ a ere. O so n’ihe e ji arụ ọrụ ịkụziri ndị mmadụ Baịbụl n’ụwa dum. E jikwa onyinye sí ndị mmadụ n’obi akwado ọrụ a.

Ị chọọ inye onyinye, biko gaa na www.jw.org/ig.

Ọ gwụkwala ma è dere aha Baịbụl ọzọ, amaokwu Baịbụl ndị e dere n’akwụkwọ a si na Baịbụl e ji asụsụ Igbo a na-ede n’oge a dee, ya bụ, Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya