Nke A Na-amụ Amụ
MEE 2016
ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ MALITE: JUN 27 RUO JULAỊ 31, 2016
© 2016 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
IHE E SERE N’IHU ỤLỌ NCHE A:
GANA
Ebe otu nwata nwaanyị na-ezi ụmụ akwụkwọ ibe ya ozi ọma ma na-enye ha traktị. O bi n’obodo Ho, dị́ n’ebe a na-akpọ Volta na Gana
NDỊ NKWUSA OLE NỌ́ NA YA
125,443
MMADỤ OLE A NA-AMỤRỤ BAỊBỤL
382,408
NDỊ BỊARA NCHETA ỌNWỤ JIZỌS (2014)
347,725
A naghị ere akwụkwọ a ere. O so n’ihe e ji arụ ọrụ ịkụziri ndị mmadụ Baịbụl n’ụwa dum. E jikwa onyinye sí ndị mmadụ n’obi akwado ọrụ a.
Ị chọọ inye onyinye, biko gaa na www.pr418.com/ig.
Ọ gwụkwala ma è dere aha Baịbụl ọzọ, amaokwu Baịbụl ndị e dere n’akwụkwọ a si na Baịbụl e ji asụsụ Igbo a na-ede n’oge a dee, ya bụ, Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ.