Isiokwu Ndị Dị́ n’Ụlọ Nche A
3 ‘Ihe Banyere Gị Na-emetụ Jehova n’Obi’
IZU NA-AMALITE N’ỌGỌST 1 RUO 7, 2016
6 Otú Ị Ga-esi Gosi na Obi Dị Gị Ụtọ na Jehova Na-akpụzi Anyị
IZU NA-AMALITE N’ỌGỌST 8 RUO 14, 2016
11 Ị̀ Na-ekwe Ka Jehova Kpụzie Gị?
Onye na-akpụ ite na-eji aka akpụ ụrọ ka ọ dị́ otú ọ chọrọ. N’isiokwu abụọ a, anyị ga-ahụ otú Jehova si eme ihe gosiri na ọ bụ ya na-akpụzi anyị nakwa ihe anyị ga-eme iji gosi na anyị chọrọ ka ọ na-akpụzi anyị.
16 Ajụjụ Ndị Na-agụ Akwụkwọ Anyị Na-ajụ
IZU NA-AMALITE N’ỌGỌST 15 RUO 21, 2016
18 “Jehova Bụ́ Chineke Anyị Bụ Otu Jehova”
Baịbụl kwuru na Jehova bụ́ Chineke anyị bụ “otu Jehova.” Gịnị ka ọ pụtara? Olee otú o si gbasa adịm ná mma anyị na ya nakwa adịm ná mma anyị na ụmụnna anyị? Ebe ọ bụ na e nwere ọtụtụ mba na omenala dị́ iche iche n’ụwa taa, anyị kwesịrị ịghọta ihe Jehova chọrọ ka anyị na-eme, nke ga-eme ka ọ bụrụ “Chineke anyị.”
IZU NA-AMALITE N’ỌGỌST 22 RUO 28, 2016
23 Ekwela Ka Ihe Ndị Ọzọ Na-emejọ Mee Ka Ị Sụọ Ngọngọ
Mmadụ niile na-eme ihe nwere ike iwe ndị ọzọ iwe. Olee ndị a kọrọ akụkọ ha na Baịbụl ga-enyere anyị aka ịghọta ihe anyị kwesịrị ime ma ndị ọzọ kwuo ma ọ bụ mee ihe were anyị iwe?
28 Àgwà Dị́ Chineke Mma nke Bara Uru Karịa Dayamọnd
32 Ì Chetara?