Nke A Na-amụ Amụ
ỌGỌST 2016
ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ MALITE: SEPTEMBA 26 RUO ỌKTOBA 23, 2016
© 2016 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
IHE E SERE N’IHU ỤLỌ NCHE A:
HỌNGARỊ
Ikwusa ozi ọma n’ụtụtụ n’akụkụ Osimiri Danub na-atọ ezigbo ụtọ. Ndị nkwusa ndị a na-ezi onye nwere mmasị ozi ọma n’ebe a na-akpọ Vigadó Skwịa dị́ na Budapest, Họngarị
NDỊ NKWUSA OLE NỌ́ NA YA
22,582
NDỊ ỌSỤ ỤZỌ
1,980
MMADỤ OLE A NA-AMỤRỤ BAỊBỤL
12,163
A naghị ere akwụkwọ a ere. O so n’ihe e ji arụ ọrụ ịkụziri ndị mmadụ Baịbụl n’ụwa dum. E jikwa onyinye sí ndị mmadụ n’obi akwado ọrụ a.
Ị chọọ inye onyinye, biko gaa na www.pr418.com/ig.
Ọ gwụkwala ma è dere aha Baịbụl ọzọ, amaokwu Baịbụl ndị e dere n’akwụkwọ a si na Baịbụl e ji asụsụ Igbo a na-ede n’oge a dee, ya bụ, Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ.