Nke A Na-amụ Amụ
ỌKTOBA 2016
ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ MALITE: NỌVEMBA 28 RUO DISEMBA 25, 2016
© 2016 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
IHE E SERE N’IHU ỤLỌ NCHE A:
LỌKSEMBỌG
Ebe ụmụnna na-ezi mmadụ ozi ọma n’ebe a na-arụzi ụgbọala. Ha ji traktị bụ́ Olee Ihe I Chere na Baịbụl Bụ? na-agwa ya ihe Baịbụl kwuru
MMADỤ OLE BÍ NA YA
562,958
NDỊ NKWUSA OLE NỌ́ NA YA
2,058
NDỊ BỊARA NCHETA ỌNWỤ JIZỌS (2015)
3,895
A naghị ere akwụkwọ a ere. O so n’ihe e ji arụ ọrụ ịkụziri ndị mmadụ Baịbụl n’ụwa dum. E jikwa onyinye sí ndị mmadụ n’obi akwado ọrụ a.
Ị chọọ inye onyinye, biko gaa na www.jw.org/ig.
Ọ gwụkwala ma è dere aha Baịbụl ọzọ, amaokwu Baịbụl ndị e dere n’akwụkwọ a si na Baịbụl e ji asụsụ Igbo a na-ede n’oge a dee, ya bụ, Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ.