Ụlọ Nche Nke A Na-amụ Amụ
MEE 2017
ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ MALITE: JULAỊ 3 RUO 30, 2017
© 2017 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
IHE E SERE N’IHU ỤLỌ NCHE A:
EKWEDỌ
Ebe nwanna nwaanyị bụ́ ọsụ ụzọ ji asụsụ Kichua (Imbabura) na-ezi onye na-ere ihe ozi ọma n’ebe a na-ere ákwà a kpara akpa n’obodo Otavalo dị n’ebe ugwu Ekwedọ.
NDỊ NKWUSA OLE NỌ NA YA
90,110
MMADỤ OLE A NA-AMỤRỤ BAỊBỤL
148,637
NDỊ BỊARA NCHETA ỌNWỤ JIZỌS (2016)
274,593
A naghị ere akwụkwọ a ere. O so n’ihe e ji arụ ọrụ ịkụziri ndị mmadụ Baịbụl n’ụwa dum. E jikwa onyinye si ndị mmadụ n’obi akwado ọrụ a.
Ị chọọ inye onyinye, biko gaa na www.jw.org/ig.
Ọ gwụkwala ma è dere aha Baịbụl ọzọ, amaokwu Baịbụl ndị e dere n’akwụkwọ a si na Baịbụl e ji asụsụ Igbo a na-ede n’oge a dee, ya bụ, Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ.