Isiokwu Ndị Dị n’Ụlọ Nche A
IZU NA-AMALITE NA JULAỊ 31, 2017 RUO ỌGỌST 6, 2017
4 Jehova Na-akasi Anyị Obi ná Mkpagbu Anyị Niile
Ọ bụ eziokwu na ọnwụnwa na mkpagbu na-abịara anyị niile, Jehova na-akasi anyị obi. N’isiokwu a, anyị ga-eleba anya n’ihe dị iche iche Jehova ji akasi anyị obi ugbu a nakwa n’ọdịnihu.
IZU NA-AMALITE N’ỌGỌST 7 RUO 13, 2017
9 Ka Obi Gị Dịrị n’Akụ̀ Bara Ezigbo Uru
Isiokwu a ga-enyere anyị aka ime ihe Jizọs kụziri n’ihe atụ o nyere gbasara onye ahịa na-achọ nkume pel. Ọ ga-enyekwara anyị aka iche otú anyị si were ozi ọma anyị na-ekwusa na-azọ ndụ nakwa eziokwu ndị anyị mụtara kemgbe ọtụtụ afọ.
14 Ì Nwere Ike Hapụ Ile Naanị Otú Mmadụ Dị?
16 Ị̀ Ga-edozi Esemokwu, Meekwa Ka Udo Dị?
21 “Ka Ezi Uche Gị Bụrụ Ihe A Gọziri Agọzi”
IZU NA-AMALITE N’ỌGỌST 14 RUO 20, 2017
22 Lekwasị Anya n’Ihe Dị Ezigbo Mkpa
IZU NA-AMALITE N’ỌGỌST 21 RUO 27, 2017
Mere nke a mere nke ọzọ nwere ike ime ka anyị leghara ihe dị mkpa anya. Isiokwu abụọ a ga-enyere anyị aka ịghọta na ọ bụ ọchịchị Jehova dị mkpa, ghọtakwa otú anyị ga-esi na-akwado ya.
32 Ị̀ Maara?