Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • w17 Julaị p. 2
  • Isiokwu Ndị Dị n’Ụlọ Nche A

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Isiokwu Ndị Dị n’Ụlọ Nche A
  • Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2017
Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2017
w17 Julaị p. 2

Isiokwu Ndị Dị n’Ụlọ Nche A

3 Ha Ji Obi Ha Wepụta Onwe Ha na Tọki

IZU NA-AMALITE N’ỌGỌST 28, 2017 RUO SEPTEMBA 3, 2017

7 Na-achọ Ezigbo Akụ̀

Isiokwu a ga-akọwa otú anyị ga-esi jiri akụ̀ anyị ‘na-emeta ndị enyi’ n’eluigwe. (Luk 16:⁠9) Ọ ga-akọwakwa ihe anyị ga-eme ka anyị ghara ịna-agbara achụmnta ego ụwa a ohu, na otú anyị ga-esi na-ejekwuru Jehova ozi.

IZU NA-AMALITE NA SEPTEMBA 4 RUO 10, 2017

12 “Soronụ Ndị Na-akwa Ákwá Kwaa Ákwá”

Mmadụ nwụnahụ Onye Kraịst, olee otú ọ ga-esi die ya? Jehova na-esi n’aka Jizọs Kraịst na ọgbakọ Ndị Kraịst akasi anyị obi. Ọ na-ejikwa Akwụkwọ Nsọ akasi anyị obi. Isiokwu a ga-akọwa otú anyị ga-esi kara obi, kasiekwa ndị ọzọ na-eru uju obi.

IZU NA-AMALITE NA SEPTEMBA 11 RUO 17, 2017

17 Gịnị Mere Ị Ga-eji ‘Too Jaa’?

Abụ Ọma nke 147 kwuru ugboro ugboro ka anyị too Jehova. Olee ihe masịrị ọbụ abụ ahụ n’ebe Jehova nọ, nke mere o ji chọọ ka a na-eto ya? Isiokwu a ga-aza ajụjụ a, meekwa ka anyị mata ihe mere anyị ji kwesị ịna-eto Chineke otú ahụ ọbụ abụ mere.

IZU NA-AMALITE NA SEPTEMBA 18 RUO 24, 2017

22 ‘Ka O Mezuo Ebumnobi Gị Niile’

Ọtụtụ ndị na-eto eto ji ịnụ ọkụ n’obi na-amalite ozi oge niile. Ị̀ chọrọ ime otú ahụ? Isiokwu a ga-eme ka ị mata ndụmọdụ dị na Baịbụl ga-enyere gị aka ikpebi ihe ị ga-eme n’ọdịnihu, nke ga-eme gị obi ụtọ, baakwara gị uru.

27 Otú Ị Ga-esi Emeri n’Ọgụ A Na-alụso Uche Gị

31 Ajụjụ Ndị Na-agụ Akwụkwọ Anyị Na-ajụ

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya