Ụlọ Nche Nke A Na-Amụ Amụ
ỌGỌST 2017
ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ MALITE: SEPTEMBA 25 RUO ỌKTOBA 22, 2017
© 2017 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
IHE E SERE N’IHU ỤLỌ NCHE A:
NEDALANDZ
Ebe ọsụ ụzọ abụọ nọ n’Amstadam na-ezi onye na-agafe agafe ozi ọma Alaeze
NDỊ NKWUSA OLE NỌ NA YA
29,839
MMADỤ OLE A NA-AMỤRỤ BAỊBỤL
12,802
NDỊ BỊARA NCHETA ỌNWỤ JIZỌS (2016)
51,404
A naghị ere akwụkwọ a ere. O so n’ihe e ji arụ ọrụ ịkụziri ndị mmadụ Baịbụl n’ụwa dum. E jikwa onyinye si ndị mmadụ n’obi akwado ọrụ a.
Ị chọọ inye onyinye, biko gaa na www.pr418.com/ig.
Ọ gwụkwala ma è dere aha Baịbụl ọzọ, amaokwu Baịbụl ndị e dere n’akwụkwọ a si na Baịbụl e ji asụsụ Igbo a na-ede n’oge a dee, ya bụ, Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ.