Ụlọ Nche Nke A Na-amụ Amụ
SEPTEMBA 2017
ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ MALITE: ỌKTOBA 23 RUO NỌVEMBA 26, 2017
© 2017 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
IHE E SERE N’IHU ỤLỌ NCHE A:
EL SALVADỌ
Ebe di na nwunye abụọ na-ezi ozi ọma n’ebe ha kpọsara akwụkwọ anyị n’ihu otu n’ime ụlọ ahịa ndị kacha buo ibu dị na San Salvadọ
NDỊ NKWUSA OLE NỌ NA YA
41,084
MMADỤ OLE A NA-AMỤRỤ BAỊBỤL
42,813
NDỊ BỊARA NCHETA ỌNWỤ JIZỌS (2016)
92,606
A naghị ere akwụkwọ a ere. O so n’ihe e ji arụ ọrụ ịkụziri ndị mmadụ Baịbụl n’ụwa dum. E jikwa onyinye si ndị mmadụ n’obi akwado ọrụ a.
Ị chọọ inye onyinye, biko gaa na www.jw.org/ig.
Ọ gwụkwala ma è dere aha Baịbụl ọzọ, amaokwu Baịbụl ndị e dere n’akwụkwọ a si na Baịbụl e ji asụsụ Igbo a na-ede n’oge a dee, ya bụ, Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ.