Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • w17 Nọvemba p. 2
  • Isiokwu Ndị Dị n’Ụlọ Nche A

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Isiokwu Ndị Dị n’Ụlọ Nche A
  • Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2017
Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2017
w17 Nọvemba p. 2

Isiokwu Ndị Dị n’Ụlọ Nche A

IZU NA-AMALITE NA DISEMBA 25 RUO 31, 2017

3 Jirinụ Ọṅụ Na-abụku Jehova Abụ

Ịbụ abụ so n’otu ụzọ dị mkpa ndị ohu Jehova si efe ya ofufe. Ma, ahụ́ anaghị erucha ụfọdụ ala ịbụ abụ n’ihu ọha. Olee ihe anyị ga-eme ma ọ bụrụ na ọ na-esiri anyị ike ịbụ abụ iji too Jehova? Isiokwu a gwara anyị ihe mere anyị kwesịrị iji jiri ọṅụ na-abụku Jehova abụ, nakwa ihe anyị ga-eme ka olu abụ anyị kakwuo mma.

IZU NA-AMALITE NA JENỤWARỊ 1 RUO 7, 2018

8 Ị̀ Gbabala n’Ime Jehova?

IZU NA-AMALITE NA JENỤWARỊ 8 RUO 14, 2018

13 Na-eṅomi Jehova n’Ikpe Ikpe Ziri Ezi na n’Ime Ebere

Anyị ga-amụta ihe bara uru ná ndokwa e mere maka obodo mgbaba ndị dị n’Izrel oge ochie. Isiokwu nke mbụ kọwara otú ndị mmehie nwere ike isi gbaba n’ime Jehova taa. N’isiokwu nke abụọ, anyị ga-amụta otú anyị ga-esi na-agbaghara ndị ọzọ, jiri ndụ kpọrọ ihe, ma na-ekpe ikpe ziri ezi ka Jehova.

18 Chineke “Ga-agọzi” Onye Na-emesapụ Aka

IZU NA-AMALITE NA JENỤWARỊ 15 RUO 21, 2018

20 Echela Echiche Ka Ndị Ụwa

IZU NA-AMALITE NA JENỤWARỊ 22 RUO 28, 2018

25 Ekwela Ka Ihe Ọ Bụla Gbochie Gị Inweta Ihe Ahụ A Na-agbata n’Ọsọ

Isiokwu abụọ a si n’ihe Pọl gwara Ndị Kraịst nọ na Kọlọsi. Isiokwu nke mbụ kọwara ihe anyị ga-eme ma anyị nụ ihe ndị ụwa na-ekwu nke nwere ike ịmasị anyị ma ọ bụ mee ka anyị kweta na ha. Isiokwu nke abụọ kọwara otú anyị ga-esi ghara ịna-akpa àgwà ndị nwere ike ime ka ihe ọma Jehova kwere anyị ná nkwa kwaa anyị.

30 Gịnị Ka Ị Ga-eme Ka Ọgbakọ Ọhụrụ Gị Mara Gị Ahụ́?

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya