Isiokwu Ndị Dị n’Ụlọ Nche A
IZU NA-AMALITE N’EPREL 2 RUO 8, 2018
3 Ṅomie Okwukwe Noa, Daniel, Job, nakwa Otú Ha Si Rube Isi
IZU NA-AMALITE N’EPREL 9 RUO 15, 2018
8 Ị̀ Ma Jehova Otú Noa, Daniel, na Job Si Mara Ya?
Ọtụtụ nsogbu ndị na-abịara anyị taa, bịakwaara Noa, Daniel, na Job. Olee ihe nyeere ha aka ịnọgide na-erubere Chineke isi? Olee otú ha si mara Jehova nke ọma nke mere ka ha nọgide na-erubere ya isi? A ga-aza ajụjụ ndị a n’isiokwu abụọ a.
13 Akụkọ Ndụ—Ihe Niile Kwere Omume n’Ebe Jehova Nọ
IZU NA-AMALITE N’EPREL 16 RUO 22, 2018
18 Olee Ihe Mmadụ Iji Ofufe Chineke Kpọrọ Ihe Pụtara?
IZU NA-AMALITE N’EPREL 23 RUO 29, 2018
23 Jiri Ofufe Chineke Kpọrọkwuo Ihe
N’isiokwu abụọ a, nke mbụ ga-atụle ihe mmadụ iji ofufe Chineke kpọrọ ihe pụtara, nakwa ihe ndị anyị nwere ike ịmụta n’aka ndị ji ofufe Chineke kpọrọ ihe. Nke abụọ ga-atụle otú anyị ga-esi eji ofufe Chineke kpọrọkwuo ihe, nakwa otú o nwere ike isi nyere anyị aka n’ihe ndị anyị na-eme kwa ụbọchị.