Ụlọ Nche Nke A Na-amụ Amụ
JULAỊ 2018
ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ MALITE: SEPTEMBA 3 RUO 30, 2018
© 2018 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
IHE E SERE N’IHU ỤLỌ NCHE A:
BỌLGERIA
Foto a na-akọwa ụdị ọnọdụ ndị a na-enwe mgbe a na-eduziri ndị mkpọrọ nwere mmasị Baịbụl na Bọlgeria
NDỊ NKWUSA OLE NỌ NA YA
2,475
MMADỤ OLE A NA-AMỤRỤ BAỊBỤL
2,950
NDỊ BỊARA NCHETA ỌNWỤ JIZỌS (2017)
5,327
A naghị ere akwụkwọ a ere. O so n’ihe e ji arụ ọrụ ịkụziri ndị mmadụ Baịbụl n’ụwa dum. E jikwa onyinye si ndị mmadụ n’obi akwado ọrụ a.
Ị chọọ inye onyinye, biko gaa na www.pr418.com/ig.
Ọ gwụkwala ma è dere aha Baịbụl ọzọ, amaokwu Baịbụl ndị e dere n’akwụkwọ a si na Baịbụl e ji asụsụ Igbo a na-ede n’oge a dee, ya bụ, Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ.