Isiokwu Ndị Dị n’Ụlọ Nche A
IZU NA-AMALITE NA DISEMBA 31, 2018 RUO JENỤWARỊ 6, 2019
IZU NA-AMALITE NA JENỤWARỊ 7 RUO 13, 2019
Isiokwu abụọ a na-agba anyị ume ka anyị jiri eziokwu Jehova dị oké ọnụ ahịa kpọrọ ihe. Uru ọ na-abara anyị karịrị ihe ọ bụla anyị hapụrụ iji nweta ya. Isiokwu abụọ a tụlekwara ihe anyị nwere ike ime iji hụ na anyị ji eziokwu Jehova kụziiri anyị kpọrọ ihe, nakwa na anyị agaghị ahapụ ya ma ọ bụkwanụ kwe ka ihe ọ bụla mee ka anyị ghara iji ya kpọrọ ihe.
IZU NA-AMALITE NA JENỤWARỊ 14 RUO 20, 2019
13 Tụkwasị Jehova Obi Ka I Wee Dị Ndụ
Akwụkwọ Habakọk na-akụziri anyị otú anyị ga-esi tụkwasị Jehova obi mgbe anyị nọ ná nsogbu. Isiokwu a ga-enyere anyị aka ịghọta na ọ bụrụgodị na ọnwụnwa abịara anyị, obi ana-ajọkwa anyị njọ, na Jehova ga-emecha napụta anyị ma ọ bụrụ na anyị atụkwasị ya obi.
IZU NA-AMALITE NA JENỤWARỊ 21 RUO 27, 2019
18 Ònye Na-akpụgharị Echiche Gị?
IZU NA-AMALITE NA JENỤWARỊ 28, 2019 RUO FEBỤWARỊ 3, 2019
23 Ị̀ Na-eme Ka Echiche Gị na Echiche Jehova Bụrụ Otu?
Ka anyị na-amụtakwu banyere Jehova, anyị ga-achọpụta na echiche ya karịrị nke ụwa a. Isiokwu abụọ a ga-eme ka anyị ghọta otú anyị ga-esi soro echiche Chineke kama ikwe ka ụwa a kpụgharịa echiche anyị.
28 Obiọma Bụ Àgwà A Na-egosi Ma n’Okwu Ma n’Omume