Isiokwu Ndị Gbara na JW.ORG
Malite n’Ụlọ Nche a, a ga na-egosi isiokwu ndị ọhụrụ gbara na jw.org. Isiokwu ndị ahụ na-agbabu n’Ụlọ Nche na Teta!
IHE NDỊ GA-ENYERE EZINỤLỌ AKA
Ihe Ga-enyere Gị Aka Ịna-ejide Onwe Gị ma A Kpasuo Gị Iwe
Iwe iwe nwere ike ime ka ị na-arịa ọrịa, otú ahụkwa ka ọ dị ma i buru ya n’obi. Olee otú ị ga-esi jide onwe gị ma a kpasuo gị iwe?
(Gaa n’ebe e dere IHE BAỊBỤL NA-AKỤZI pịa ALỤMDI NA NWUNYE NA EZINỤLỌ.)
BAỊBỤL NA-AGBANWE NDỤ NDỊ MMADỤ
Otú Antonio si na-eme mpụ, na-aṅụ ọgwụ ọjọọ ma na-aṅụbiga mmanya ókè mere ka o chewe na ọ baghị uru ịdị ndụ. Gịnị mere o ji gbanwee obi ya?
(Gaa n’ebe e dere IHE BAỊBỤL NA-AKỤZI pịa UDO NA OBI ỤTỌ.)