Nke A Na-amụ Amụ
SEPTEMBA 2019
ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ MALITE: ỌKTOBA 28 RUO DISEMBA 1, 2019
© 2019 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
A naghị ere akwụkwọ a ere. O so n’ihe e ji arụ ọrụ ịkụziri ndị mmadụ Baịbụl n’ụwa dum. E jikwa onyinye si ndị mmadụ n’obi akwado ọrụ a. Ị chọọ inye onyinye, biko gaa na donate.jw.org.
Ọ gwụkwala ma è dere aha Baịbụl ọzọ, amaokwu Baịbụl ndị e dere n’akwụkwọ a si na Baịbụl e ji asụsụ Igbo a na-ede n’oge a dee, ya bụ, Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ.
IHE E SERE N’IHU ỤLỌ NCHE A:
“Oké ìgwè mmadụ” ahụ Jọn onyeozi hụrụ n’ọhụụ ka ha yi uwe mwụda na-acha ọcha, jirikwa igu nkwụ n’aka ha (A ga-akọwa ya n’isiokwu nke 39, paragraf nke 2)