Isiokwu Ndị Gbara Na JW.ORG
ṄOMIE OKWUKWE HA
Olee otú mmadụ abụọ na-etoghị n’otu ezinụlọ, ndị na-abụghịkwa ọgbọ si bụrụ ezigbo enyi otú a? Olee otú akụkọ ha ga-esi enyere gị aka imeta ezigbo enyi taa?
Na jw.org, gaa n’ebe e dere IHE BAỊBỤL NA-AKỤZI, pịa INWE OKWUKWE NA CHINEKE, pịzie ṄOMIE OKWUKWE HA.
È KERE YA EKE?
Otú Ahụhụ A Na-akpọ Carpenter Ant Si Eme Ka Mpi Ya Dị Ọcha
Obere ahụhụ a kwesịrị ịna-ehicha mpi ya ka o nwee ike ịna-adị ndụ. Olee otú o si eme ihe a dị ya ezigbo mkpa?
Na jw.org, gaa n’ebe e dere IHE BAỊBỤL NA-AKỤZI, pịa SAYENSỊ NA BAỊBỤL, pịzie È KERE YA EKE?