Isiokwu Ndị Gbara Na JW.ORG
NDỊ NA-ETO ETO NA-AJỤ, SỊ
Ihe na-amasị ọtụtụ ndị taa bụ iji kpakpando akọ ihe ga-eme n’ọdịnihu, amusu, na akụkọ gbasara ndị nwụrụ anwụ pụtaranụ. Olee nsogbu ndị o nwere ike ịkpata?
Na jw.org, gaa n’ebe e dere IHE BAỊBỤL NA-AKỤZI, pịa IHE NDỊ GA-ENYERE NDỊ NA-ETO ETO AKA, pịzie NDỊ NA-ETO ETO NA-AJỤ, SỊ.
Ị̀ MAARA?
Ihe Ndị E Gwupụtara n’Ala Na-egosi na Eze Devid Nwere Oge Ọ Dịrị Ndụ
Ụfọdụ ndị na-ekwu na Eze Devid nke Izrel enweghị oge ọ dịrị ndụ. Gịnị ka ndị na-amụ banyere ihe ndị mgbe ochie e gwupụtara n’ala chọpụtara?
Na jw.org, gaa n’ebe e dere IHE BAỊBỤL NA-AKỤZI, pịa AKỤKỌ MERE EME NA BAỊBỤL, pịzie IHE NDỊ MERE EME GOSIRI NA IHE BAỊBỤL KWURU BỤ EZIOKWU.