Ịma Ọkwa
◼ Akwụkwọ ndị a ga-enyefe na May: Asụsụ nile—ụtụ Ụlọ Nche na Teta! Magazin ndị a na-ebipụta ugboro abụọ n’ọnwa maka otu afọ: ₦280. Otu afọ maka ndị a na-ebipụta otu ugboro n’ọnwa ma ọ bụ ọnwa isii maka ndị a na-ebipụta ugboro abụọ n’ọnwa: ₦140. June:—September: A pụrụ inyefe akwụkwọ ọ bụla nwere peji dị 192 n’ọnụ ego e mere ka ọ dị ala bụ́ ₦20 ma e wezụga Ihe Ọmụma nke Na-edụba ná Ndụ Ebighị Ebi, Isi Ihe Na-akpata Obi Ụtọ Ezinụlọ, Akwukwọ-nduzi Ije-ozi Ọchichi-Chineke, na Nhazi E Mere Iji Jezuo Ozi Anyị. E degaara ọgbakọ na òtù ndị okenye ọ bụla akwụkwọ ozi banyere nke a na March. RỊBA AMA: Ọgbakọ ndị ga-achọ ihe ndị a ga-akpọsa e depụtara n’elu kwesịrị itinye ọda ha na Literature Order Form (S-14) ha nke ọnwa ọzọ.
◼ N’Ozi Alaeze Anyị nke April 1998, anyị mara ọkwa na traktị bụ́ Olileanya Dị Aṅaa Dịịrị Ndị Anyị Hụrụ n’Anya Nwụrụ Anwụ? dị ugbu a n’asụsụ Edo, Itsekiri, na Ogoni. Biko rịba ama na traktị ahụ adịghị n’asụsụ Ogoni kama n’asụsụ Khana
◼ Akwụkwọ Ọhụrụ Ndị E Nwere:
Lasting Peace and Happiness—How to Find Them—Bekee
Watch Tower Publications Index 1996—Bekee
◼ Akwụkwọ Ndị E Nwere Ugbu A:
Aha Nsọ Ahụ Nke Ga-adịru Ebighị-ebi—Bekee
Akwukwọm nke Akukọ Bible —Bekee
Gịnị Ka Chineke Na-achọ n’Aka Anyị?—Igbo
Idi Ndụ n’Elu Ala Rue Mgbe Ebighị-Ebi!—Bekee, Yoruba
Isi Ihe Na-akpata Obi Ụtọ Ezinụlọ—Bekee
Ihe Ọmụma nke Na-eduba ná Ndụ Ebighị Ebi—Efịk
Our Problems—Who Will Help Us Solve Them?—Bekee
Mkpughe—Mmezu Ya Dị Ebube Dị Nso!—Igbo
Sing Praises to Jehovah (Nke nnukwu)—Bekee
The Path of Divine Truth Leading to Liberation—Bekee
There Is Much More to Life!—Bekee
Mpịakọta Ụlọ Nche nke 1982—Bekee
Victory Over Death—Is It Possible for You?—Bekee
◼ Compact Disc Ọhụrụ Ndị E Nwere:
Kingdom Melodies, nke 5
◼ Kaseti A Na-ege Ege Ndị Ọhụrụ E Nwere:
Isi Ihe Na-akpata Obi Ụtọ Ezinụlọ—Bekee
Why Respect Theocratic Arrangements? (Ihe Nkiri, otu kaseti)—Bekee
◼ Kaseti Vidio Ndị Ọhụrụ E Nwere:
Jehovah’s Witnesses—The Organization Behind the Name—Ụdị Asụsụ Ogbi nke America
◼ Kaseti A Na-ege Ege Ndị E Nwere Ugbu A:
Akwukwọm nke Akukọ Bible (Kaseti 4 a na-ege ege dị n’otu ọbọ)—Bekee
Doing What Is Right in Jehovah’s Eyes—Bekee
Jehovah Delivers Those Calling Upon His Name—Bekee
Jehovah’s Name to Be Declared in All the Earth—Bekee