Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 5/98 p. 2
  • Akụkọ Ọchịchị Chineke

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Akụkọ Ọchịchị Chineke
  • Ozi Alaeze Anyi—1998
Ozi Alaeze Anyi—1998
km 5/98 p. 2

Akụkọ Ọchịchị Chineke

Angola: E ruru ọnụ ọgụgụ ọhụrụ kasị elu nke bụ́ ndị nkwusa 35,034 na December.

Bangladesh: Mgbakọ Distrikti “Okwukwe n’Okwu Chineke” e nwere na Dacca nwere ọnụ ọgụgụ a na-enwetụbeghị na mbụ bụ́ 142, na-enwe mmadụ 14 e mere baptism. Nke ahụ bụ ihe karịrị okpukpu abụọ nke ọnụ ọgụgụ ọ bụla e metụrụla baptism n’otu mgbe na Bangladesh.

Benin: Ngụkọta nke ndị bịara usoro Mgbakọ Distrikti “Okwukwe n’Okwu Chineke” ruru 15,633, na-enwe 403 e mere baptism. Akụkọ December na-ekpughe ọnụ ọgụgụ ọhụrụ kasị elu bụ́ ndị nkwusa 5,351.

Liberia: Na December e nwere mgbakọ mara mma na Monrovia, na-enwe 5,158 ndị bịaranụ. Ọnụ ọgụgụ ọhụrụ kasị elu nke ndị nkwusa 2,127 nyere akụkọ ozi n’ọnwa ahụ.

Madagascar: E ruru ịrị elu ná ndị nkwusa na December, bụ́ nke ji pasent 11 karịa nkezi nke afọ gara aga, na-enwe 9,226 ndị keere òkè n’ozi ubi.

St. Maarten: Ọnụ ọgụgụ ọhụrụ kasị elu nke ndị nkwusa 265 nyere akụkọ ozi na December—ịrị elu ji pasent 10 karịa nkezi nke afọ gara aga. Ha duziri ọmụmụ Bible ebe obibi 310.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya