Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 11/98 p. 2
  • Akụkọ Ozi July

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Akụkọ Ozi July
  • Ozi Alaeze Anyi—1998
Ozi Alaeze Anyi—1998
km 11/98 p. 2

Akụkọ Ozi July

Av. Av. Av. Av.

Ọnụ Ọgụgụ: Hrs. Mags. R.V. Bi.St.

Sp’l Pios. 482 133.8 14.0 61.0 10.4

Pios. 20,467 66.9 6.8 23.8 5.5

Aux. Pios. 5,553 55.8 4.2 15.6 3.7

Pubs. 185,459 10.5 0.9 3.4 1.0

NGỤKỌTA 211,961 Ndị E Mere Baptism: 443

Obi dị anyị ụtọ ịkọ banyere ọnụ ọgụgụ ọhụrụ ọzọ kasị elu e nwetụrụla ná ndị nkwusa, na-enwe 211,961 nyere akụkọ ozi na July. Nke a bụ nke mbụ a gafetụworo ọnụ ọgụgụ bụ́ 210,000. Akụkụ ọzọ na-adọrọ mmasị bụ ọnụ ọgụgụ akwụkwọ ukwu ndị e nyefere—ngụkọta nke 57,217—nke ji ihe karịrị 42,000 karịa ndị e nyefere na July 1997. Ọzọkwa, eri December 1997, e duziwo ihe karịrị ọmụmụ Bible ebe obibi 300,000 kwa ọnwa. Nke a na-egosi na e nwere ohere magburu onwe ya maka inwekwu mmụba. Anyị na-ekele Jehova maka ngọzi ya n’ebe ọrụ anyị dị.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya