Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 11/98 p. 7
  • Ịma Ọkwa

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ịma Ọkwa
  • Ozi Alaeze Anyi—1998
Ozi Alaeze Anyi—1998
km 11/98 p. 7

Ịma Ọkwa

◼ Akwụkwọ ndị a ga-enyefe na November: Ihe Ọmụma nke Na-eduba ná Ndụ Ebighị Ebi. December: Ihe Ọmụma nke Na-eduba ná Ndụ Ebighị Ebi. January: Ezi Udo na Ịnọ ná Ntụkwasị Obi—Olee Otú Ị Pụrụ Isi Nweta Ya?, Ibu Nwa-okoro Na Ab̧ọghọ-Gi—Inweta Ihe Kachasi Nma Nime Ya, Irọrọ Uzọ Ndu nke Kachasi Nma, Ị Pụrụ Ịdị Ndụ Ebighị Ebi n’ime Paradaịs n’Elu Ala. February: Isi Ihe Na-akpata Obi Ụtọ Ezinụlọ. Akwụkwọ ọzọ a pụrụ inyefe: Akwụkwọ ọ bụla e nwere nke meworo ochie karị nke nwere peji dị 192. RỊBA AMA: Ọgbakọ ndị ga-achọ ihe a ga-akpọsa ndị e depụtara n’elu kwesịrị itinye ọda ha na Literature Order Form (S-14) ha nke ọnwa ọzọ.

◼ Ụfọdụ ndị enwewo ohere ịga mba ọzọ. N’ihi ya, ọtụtụ n’ime ụmụnna anyị emewo ndokwa ịga leta mba ndị ọzọ. Ugboro ugboro, ha na-akpọtụrụ alaka ụlọ ọrụ Society dị iche iche na-achọ inweta ihe ọmụma. Obi na-adị alaka ụlọ ọrụ ndị ahụ ụtọ inye ha adres Ụlọ Nzukọ Alaeze na oge ndị e ji enwe nzukọ iji nye aka ịkpọtụrụ ọgbakọ ndị dị n’ógbè ahụ. Ọzọkwa, ha pụrụ inye nduzi banyere ịga leta alaka ụlọ ọrụ. Otú ọ dị, akụkọ na-egosi na a na-ajụkwu ajụjụ banyere ndokwa ime njem, inweta ụlọ, ebe nlegharị anya, na ihe ndị yiri ha. Alaka ụlọ ọrụ apụghị, ha enweghịkwa ohere, inye ụdị ihe ọmụma a. A na-agba ndị na-eme nleta ume ka ha kpọtụrụ ndị dị ka ndị ọrụ nhazi ime njem, ma ọ bụ ụlọ ọrụ ime njem nleta bụ́ ndị na-enyekarị ndị na-eme njem nleta ihe ọmụma.

◼ Akwụkwọ Ọhụrụ Ndị E Nwere:

Isiokwu Dị Iche Iche nke Bible Maka Nkwurịta Okwu—Hausa, Isoko, Tiv

◼ Akwụkwọ Ọhụrụ Ndị E Nwere Ugbu A:

Isiokwu Dị Iche Iche nke Bible Maka Nkwurịta Okwu (Mbipụta nke 1998)—Efịk, Igbo

RỊBA AMA: Ọgbakọ ndị ga-achọ ihe ndị ahụ e depụtara n’elu kwesịrị itinye ọda ha na fọm Literature Order (S-14) ha nke ọnwa ọzọ. A ga-eji mbipụta ọhụrụ nke akwụkwọ nta a mee ihe n’Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke maka 1999 n’Igbo, Efịk, na Isoko.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya