Akụkọ Ozi August
Av. Av. Av. Av.
Ọnụ Ọgụgụ: Hrs. Mags. R.V. Bi.St.
Sp’l Pios. 492 136.0 13.5 62.21 1.0
Pios. 21,493 69.7 7.0 25.6 5.7
Aux. Pios. 13,257 57.7 3.9 16.0 3.4
Pubs. 187,064 11.2 0.9 3.7 1.0
NGỤKỌTA 222,306 Ndị E Mere Baptism: 824
Ozi Alaeze Anyị nke August setịpụrụ ihe mgbaru ọsọ nke ndị nkwusa 215,000 maka August. Obi dị anyị ụtọ nke ukwuu ịgafe ọnụ ọgụgụ a, na-enwe ọnụ ọgụgụ kasị elu e nwetụrụla nke ndị nkwusa 222,306 nyere akụkọ ozi n’August. Nke a bụ nke mbụ ya a gafetụworo 220,000. Ndị ọsụ ụzọ oge nile dị 21,493 bụkwa ọnụ ọgụgụ ọhụrụ kasị elu. Anyị na-ekele Jehova maka ịgọzi ọrụ anyị.