Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 2/00 p. 7
  • Ịma Ọkwa

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ịma Ọkwa
  • Ozi Alaeze Anyi—2000
Ozi Alaeze Anyi—2000
km 2/00 p. 7

Ịma Ọkwa

◼ Akwụkwọ a ga-enyefe na February: Isi Ihe Na-akpata Obi Ụtọ Ezinụlọ nanị n’onyinye. March: Ihe Ọmụma nke Na-eduba ná Ndụ Ebighị Ebi. A ga-etinye mgbalị pụrụ iche ịmalite ọmụmụ Bible ebe obibi. April na May: Ụlọ Nche na Teta! Meenụ ka e nwee broshuọ Na-achọ maka ndị nwere mmasị, gbalịakwanụ ịmalite ọmụmụ Bible ebe obibi. IHE ỊRỊBA AMA: Ọgbakọ ndị ga-achọ ihe ndị a ga-akpọsa bụ́ ndị e depụtara n’elu kwesịrị itinye ọda ha na Literature Request Form (S-14) ha nke ọnwa ọzọ.

◼ Odeakwụkwọ na onye nlekọta ije ozi kwesịrị ịtụleghachi ọrụ ndị ọsụ ụzọ oge nile dum. Ọ bụrụ na nke ọ bụla na-enwe ihe isi ike ịrụzu ọnụ ọgụgụ awa a chọrọ, ndị okenye kwesịrị ime ndokwa ka e nyere ya aka. Maka aro ụfọdụ, tụleghachi akwụkwọ ozi S-201 ndị Society na-ezite kwa afọ bụ́ ndị bu akara ụbọchị bụ́ October 1. Leekwa paragraf nke 12-20 nke ihe ntinye Ozi Alaeze Anyị nke September 1986.

◼ Mgbakọ sekit na ụbọchị mgbakọ pụrụ iche ndị na-esonụ ga-enwe akụkụ e dowere oche ndị a hapụụrụ ndị ogbi bụ́ ndị a ga-atụgharịrị ihe omume ahụ n’asụsụ ogbi: Akabo (EE-8): May 6, 7 na August 27; Badagry (WE-19): April 9 na September 2, 3; Igwuruta Ali (EE-22): April 1 na August 5, 6; Ilesa (WE-15): May 21 na October 7, 8; Kaduna (NE-1B): April 8, 9 na July 22; Ota (WE-20): May 13, 14 na August 20; Ubogo (ME-19): February 5, 6 na June 25.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya